Ike Pentecost

Album cover art for "Ike Pentecost" by Phyno & Flavour

Phyno & Flavour - Pop

Ike Pentecost

0 Plays

Duration: 3:21

Lyrics

Language:

Eeh Nwanne if it's a hit aka-anyi di ya Uooo yo yo yo, Oyooyoyoyo Okwa Ijele na Ezege anyi sokwa n'egwu eji (se se se se se se) (iyoo ohaa) Yeah, enwe m Ike ka Ike nwee Nnabuike (ayaya ooho) Ezege Hmm (iyoo ohaa) ego anyi n'eri aburokwa ego mgbadume (ayaya ooho) Ijele Hehe if we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa na mens ebutego Ike (Ike pentecost e Ike Ike Ike Ike) Ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e) Yeah, ana ekwu ana eme, Ike aburo by man power Ana aga, ana eje Elibie ego eji agba ofala Asa bia ome ofuma etinyie ego n'otu agada Ana aku ana ekpenu say let my soup no sour Udi ego anyi nacho aburo udi ego inacho boy imakwa ife ekwe na-ako, icho ka akolu gi ako So owu ka-anyi naso, and nke ife anwu na-ato work ka m di sharp di nko akpa m ewe nolu mma Yeah say no more guys adichago okay Nefenyi ego jaalu gi eze ka m bu K.O.K Boy adigom okay so umu Ibe taba something I no be type wey go see bill dey BEN JOHNSON, uwa If we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa na mens ebutego Ike (Ike pentecost e) Ofu ji ana eme offload, anyi tinye isi they must clear road Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e) Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia) Onye webe iwe (anyi apiakasia) Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia) Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia) Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia) Mmana anyuba ife (anyi anyukasia) Okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o Ike pentecost o) Price yesterday aburozi price tata Boys adisigo made na money full na-akpa (one time) M bia ibulu nwa fa nakum anya Ntinyelu boys something ha nakupu aka Hmm okoko belu ebelu o, oji ego na-eme ife solu ya, easy nekwe efe m oo Aku bu nchupado nchupado onye ego na-egbo mkpa The boy adi anu mba, nwa ifulu ona acho bu nwa anyi naekonja Oteela ife anya na-afu ifu ife men na-alu And now igaa na site boy ifu uno men na-alu Udi Ike boys na-ebu, udi umu men an-anu Bullion van pounds dollars but ego men na-agwu (iyoo ohaa) Account box bulu Ike pentecost ife olu yelu aburo obele ife I thank the Lord Chukwu Amara umu guys Nye m Ono fojuo my bag na mmemme massive attack the boy efenyi ka kite Ibee If we enter na shut down ooo (it's about to go down o) Imakwa na mens ebutego Ike, Ike pentecost e (Ike Ike Ike Ike) Ofu ji ana eme offload aiye anyi tinye isi they must clear road Ifugo na mens ebutego Ike yeye (Ike pentecost e) Boy ibute nnukwu Ike (anyi apiakasia) Onye webe iwe (anyi apiakasia) Na-atu cash ka nnukwu iche (anyi apiakasia) Na-atu Lag na-atakwa ife (anyi apiakasia) Mbute ezigbo nwa (anyi anabazia) Mmana anyuba ife (anyi anyukasia) Okwa na nke ikpe azu a (ikwetego o, Ike pentecost o) *mix monster*

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno
  • Flavour