Onye Nwa

Album cover art for "Onye Nwa" by Phyno

Phyno - Pop

Onye Nwa

0 Plays

Duration: 3:07

View Artist

Lyrics

Wo Ije mu na lovina Asa kpachibulu ka obu isi monalisa *** **** *** *** Kam nyegi galadima Nezie kitanunwa the boy ka ina-aruba How you like me now, Nwoke n'ebi Lavida Isi m ka m kupulu gi but you know you got me now M si ka m tunyenu gi make I put the money now Maka na ime ofuma m gemenwu gi my inyarinya, how you like me now Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie (ka osie ka osie) Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwokе adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'imе ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie Yea Onye nwa, onye nwa o na imaro na-abum onye nwa Haa onye nwa, onye nwa o na imaro na abum onye nwa haa nna m o, onye olu, o na imaro na m nwelu onye nwa Nwa oma osiso hm o na imaro na abum onye nwa Negodu ukwu gbagba, ukwu Venza ***** *** **** in a way I go remember M geti gi jaja nwa zamzam I fulu m bido see nobody fit to end am Ukwu men na-akwu ugwo na influencer Onye obodo emebe ofuma si ya thank sir Asa dunyelu ukwu gbajili aru mechili onu gbajili nwa banye mee m nekopu na hanger Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie (ka osie ka osie) Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie Yea Onye nwa, onye nwa o na imaro na-abum onye nwa Haa onye nwa, onye nwa o na imaro na abum onye nwa haa nna m o, onye olu, o na imaro na m nwelu onye nwa Nwa oma osiso o na imaro na abum onye nwa Wo Ije mu na lovina Asa kpachibulu ka obu isi monalisa *** **** *** *** Kam nyegi galadima Nezie kitanunwa the boy ka ina-aruba How you like me now, Nwoke n'ebi Lavida Isi m ka m kupulu gi but you know you got me now M si ka m tunyenu gi make I put the money now Maka na ime ofuma m gemenwu gi my inyarinya, how you like me now Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie (ka osie ka osie) Ife a bu udi ife m neri (ife a bu udi ife m neri) Nwoke adigo so paid (nwoke adigo so paid) Bulu gi n'ime ndeli eh (bulu gi n'ime ndeli) Kpaputalu gi ya ka osie Yea Onye nwa, onye nwa o na imaro na-abum onye nwa Haa onye nwa, onye nwa o na imaro na abum onye nwa haa nna m o, onye olu, o na imaro na m nwelu onye nwa Nwa oma osiso o na imaro na abum onye nwa

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno