Biri

Lyrics
Language:
[Verse] Onye me rukwa lo onwe ya Onye me rukwa lo onwe ya I nwere Uche I ga e kwere nwanne gi o Biri ka m'biri I nwere Uche I ge kwere nwanne gi o Biri ka m'biri Onye me rukwa aru ya Onye me rukwa l'onwe ya I nwere Uche I ge kwere nwanne gi o Biri ka m'biri I nwere Uche I ge kwere nwanne gi o Biri ka m'biri I nwere Uche I gе kwere mama gi o Biri ka m'biri I nwerе Uche I ge kwere brother gi o sister gi o Biri ka m'biri
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)
Loading comments...
Credits
- Writers
- The Cavemen.
- Made Kuti