Ihunanya (The Love Song)

Lyrics
[Pre-Chorus] Mgbe ihunanya a bia o Tutu udo anyi n'ele a bia o Mgbe Ihe anyi choro a bia o We will keep jamming Mgbe ihunanya a bia o Tutu udo anyi n'ele a bia o Mgbe Ihe anyi choro a bia o We will keep jamming We will stay jamming [Chorus] Eh egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Ah egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Gbara m egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Ah ah ah ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Ka anyi nwee ahuhuli Bia gbara m egwu o Egwu ihunanya Ka anyi nwee ahuhuli Bia gbara m egwu o Egwu ihunanya [Pre-Chorus] Mgbe m noo na-anyi nwere obi uto Tutu udo anyi n'ele a bia o Mgbe ihe anyi choro a bia o We will keep jamming We will stay jamming [Chorus] Eh egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Ah egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Gbara m egwu ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Ah ah ah ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya [Outro] Egwu ihunanya o ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya Egwu ihunanya o ihunanya
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- The Cavemen.