Parcel

Album cover art for "Parcel" by Phyno

Phyno - Rap, Nigerian Pidgin

Parcel

0 Plays

View Artist

Lyrics

[Intro] Hmm Major Bangz hiehh, heh Imeee Yo nwanne, anyi na anu Champagne, ha kana anu Panadol Penthauze, Penthauze [Chorus] Ah, abum a big nwa, hehh They know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa Guys ekoo, heh Guys ekoo, heh Ikopugo! Chicks ekoo, aah Chicks ekoo, aah Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bust up the place, hello wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo [Verse 1] Imana my guys na atu akoroba Spending the money n'enu korota Nwanne ndi owu n'asa ana afuwacha Ibu homebase ka isi esi bata? Imana fine girl k'anyi n' alabata? Ha fu Gucci and Fendi m'anyi na adaputa Ha si Phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie Iru efi ma anyi na amaputa Imana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa Mme mme ebido, m'anyi burukwa bata Anyi na agbakacha m'anyi kwakuru bata Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata Nworu ugbo ga Yankee, nwe plane lota Kita atogom bell ka m ebu ibu bata And akpam azago maka m'ibu bata [Chorus] Ah, abum a big nwa, hehh They know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa Guys ekoo, heh Guys ekoo, heh Ikopugo! Chicks ekoo, aah (you know'haa m saying) Chicks ekoo, aah Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bust up the place, hello wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo [Verse 2] Now she's feeling the boy makana oji ego Kita nna amukezi ka m abu ola edo And now, one obuna na ekwero na eko eko Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego Haaa Kpoti, hapu kpoti Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti Muwa anuyitego anya mu di doti (dirty) Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n'oti, heh Anyi na atu vote iga eche n'okwa election We pop bottles ale wedding reception Ikponye onu nwanne kedu your question Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention Heh Cause I'm balling like a baller Money going taller Energy mu solar Chilling with Kola, still like Ifeoma and Fola And omelum mentelle, tomorrow I'll never call her! As innnnn.. [Chorus] Ah, abum a big nwa, hehh They know say we fit nwa, heh Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa Guys ekoo, heh Guys ekoo, heh Ikopugo! Chicks ekoo, aah (you know'haa m saying) Chicks ekoo, aah Ikopugo! Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bust up the place, hello wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo [Outro] Nwa a di thick nga akpoya Minaj? She twerk it! Oya shake your behind eeh Orubagom, orubagom o Ocho iraputa, muna alobam, heeh Baby tuo down, nwayo heh Shake ife a, heh Ibu onye che che? Eh nwa shake ife a! Ishekie ya ofuma mbo gi ego Shake ife a Anyi na eme na parcel Hehehe Iwee way! Thick! Uru dia Ona imazii?

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno