Men Don Show Face

Album cover art for "Men Don Show Face" by Phyno & Flavour

Phyno & Flavour - Pop

Men Don Show Face

0 Plays

Duration: 3:03

Lyrics

Language:

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (X3) Uh ai ehh iyo o ooo Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh) Men don show face Jikere kwe jikere kwe Ogini na eme Men don show face Jikere kwe jikere kwe Ogini na afio Watchia ya Jikwere jikwere Na nwoke na ebe Watchia ya No be mouth o No be cho cho cho Sеh wah (iyo uh oh) Ezege onye mmеmme Odogwu adịghị a nọ oche Ife m yi 100 karat Swagi na apụ ọkụ Enwe m ya 100 percent Fa chọlọ ikpọ my cassette Chief priesti ball too much News ya eje gbaa na net Tipper anyi jị bulu efi (??) show Ka taa taa dika echi Anyi na akụ nwanne jì ka eji Justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya) Akpa m ji bulu ego Spray cash ka mmili na ezo Come chop ife m na esi na ekpo Kpọọ onye (??) ka ewu na ezo Men don show face Jikere kwe jikere kwe Ogini na eme Men don show face Jikere kwe jikere kwe Ogini na afio Watchia ya Jikwere jikwere Na nwoke na ebe Watchia ya No be mouth o No be cho cho cho Iyo uh oh Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (X3) Uh ai ehh iyo o ooo Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh) Yeah yeah yeah Ijele ụmụ Africa Inakwa aputa aputa? Onye eze onye olewa Nwoke bu akpala achiba Account gbalụ abụba Obulu ọnụ adịghị m afuwa Sey my guys nọ n'iru na-efe aka Everybody achiba Agbanyelugị film Ọ ya eko gi eko ka ọ special effect (??) ego chọlọ ị finesse M gosi ya na m bú akpa sense Asi m añula ńgwọ Añula ngwọ na nkwụ na abịa Boys ndia ogini ka (??) Sị n dịrịn ọkụ na agba (iya) Tipper anyi jị bulu efi (??) show Ka taa taa dika echi Anyi na akụ nwanne jì ka eji Justice solu boys ìfè anyị ga eli (iya) Akpa m ji bulu ego Spray cash ka mmili na ezo Come chop ife m na esi na ekpo Kpọọ onye (??) ka ewu na ezo Iyo uh oh Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi (X3) Uh ai ehh iyo o ooo Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (anyi akpulu efi) Anyi jebe ifunu odogwu Anyi akpulu efi (iyo oo uh oh) Men don show face

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno
  • Flavour