Kush Music

Lyrics
[Intro] Yeah, ahn Woo! Brrraaa! Woo! Woo! Brrraaa! Woo! Ahn, woo! Penthauze [Hook] I see smoke everywhere, smoke everywhere My people everywhere, everywhere They're puffing anywhere, anywhere Kush! Enter my city and they go ask you: Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Eke bia mee ka i na anyu nsi! Eke bia mee ka i na acho ihe! La la la la la La la la la la [Verse 1] All my niggas dey hustle Living life in the jungle We get money say humble Right now we spending in bundle Used to enter okada Now I'm driving a Beamer Enter Lagos with Keke Now I'm driving a Hummer Gucci, Louis, and Prada All my haters ekorigo Ha cha are going gaga I turn ma proxity to rock city I'm feeling like tiger! Nwanne o si na akaraka Biko gwa ndi mgbajiaka Si ha hapunu maka, ehn Nwanne, my guys na ese ese And then i ga eche na anwuru n'efe efe Ofu uche si m, na jamb aburo one man side So brother pass the money to the left hand side Right in the mall laserly puffing, we puffing them all, ah! And igaa na azuuno nwanne i ga afu ebe guys na achachalunu obere anya, ah! Isi gi akaraka jonzing akuo gi Ndi imi bia, ha ncha emeboo gi Ma imuro anya, ndi eke enwee gi, jide gi tipu gi anya ka izuru oshi, ah! Kush! My niggas be puffing like good push When we roll presidential like we George Bush Royal highness we chilling in cloud nine Kush music on the go, it's about time [Hook] I see smoke everywhere, smoke everywhere My people everywhere, everywhere They're puffing anywhere, anywhere Kush! Enter my city and they go ask you: Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Eke bia mee ka i na anyu nsi! Eke bia mee ka i na acho ihe! La la la la la La la la la la [Verse 2] Haa yee! Nwanne itinye isi na ogbe m, ha na akpo ya achicha And icho ndi anya torch imana iga afu ya na onicha And oburu na ijiro chaa, azogbuo gi ka nwa ochicha Abatara m club wee my teacher ebe o na ese shisha Si m na anyi enwero advert Mana okacha ere Kpuonu m isi akpuru alibat ka ndi ozo kasi ere Nwanne ara agbkwana gi o Guys ama si gi kpele Ha ga enye gi basin garri Inucha iparu bele All Phyno every day All paper everything Before we can't pay bills, now we getting this dollar bills money filling the suites so we all be counting in mills The niggas are milling me, willingly feeling me, because I'm smoking the ish like ichimini Ha na ekwuzi na ihe m na ekwu na adi omimi, and m puta ha ncha niile ana agba nkiri Were egwu m na agba ngwu ka obuzi egwu ekpili The shit jisi m ike ka m abu eriri So for ndi niile ji m agba ama asili Si ha ga kpoo omimi n'ime oke osimiri Don't kill my vibe Hater, don't kill my vibe Take a good look at the game, you will never see my ties Jonzing ga eme gi itete na new Bugatti Ufodu chachaa ichee na ha nwere anya 4:30 (yeee!) [Hook] I see smoke everywhere, smoke everywhere My people everywhere, everywhere They're puffing anywhere, anywhere Kush! Enter my city and they go ask you: Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Ichagokwa anya Ichagokwa anya bia nwanne Ichagokwa anya Isegokwa ife! Eke bia mee ka i na anyu nsi! Eke bia mee ka i na acho ihe! La la la la la La la la la la [Outro] Sputnet Nwanne ara agbakwana gi o Wete ihe a ka m kissigodu ya ihota Nke a aburodi pelebense Gentle display: onwebedi ihe ifu Inwee weight Obuudi nwantampelebense nwanne Negodu otu okoko a si e display Oya display (It's the playmaker)
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Phyno