Anthem Ndi Eze

Album cover art for "Anthem Ndi Eze" by Phyno

Phyno - Pop

Anthem Ndi Eze

0 Plays

Duration: 2:27

View Artist

Lyrics

Language:

Ude nwa ... Nzube nwa Ichito nwa Oloye nwa M tuba nwa Fasikwa atalanta Obigi adikwa nma Fa ji propaganda Mmiri ozuzo go go go Anyi na ebikwe elele do do do Ka ima nke a ima nke ozo Make money akpogi Senior man Elon musk Shut down nme nme ozo Olisa emeka imazi ife na eme Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom ofuma onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Kene chukwu okike Nya bu afia na ele Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom oriri onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Imana Ohawakwa Obidogo kwa O payitewe O rigorogo Ohawakwa Omebego kwa Ofebego kwa Fa na ba go ife eme be go kwa E dey play e dey show Imana adim ocha We Dey work we Dey ball Imana ikara aka Anytime we show Obulu ogu na mgba Nwa akwokwa na azu na omakwa nu Na akpi na agba Mmiri ozuzo go go go Anyi na ebikwe elele do do do Ka ima nke a ima nke ozo Make money akpogi Senior man Elon musk Shut down nme nme ozo Olisa emeka imazi ife na eme Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom ofuma onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Kene chukwu okike Nya bu afia na ele Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom oriri onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Imana Ohawakwa Oidogo kwa O payitewe O rigorogo Ohawakwa Omebego kwa Ofebego kwa Fa na ba go ife eme be go kwa

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno