Agu

Album cover art for "Agu" by Phyno

Phyno - Pop, Afrobeats

Agu

0 Plays

View Artist

Lyrics

[Pre-Hook] Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu [Hook] Imana muna chineke ama nkewa Oku di mu n'isi up NEPA See I'm minding my biz Nigga I'm chilling Men n'akokwa too munwa n'esewa Mana ikwueri chaa iga-amakwa na mmbu oga Nwa sit down be humble you too buga No dey rush No dey gidigidi maka-anu gba oke oso Anyi egosi ya ife anyi bu bia 'Cause even if I no get kobo Abobi ga na eti mbombo 'Cause me I no wan see sorrow I prefer make I rise solo You say anywhere we dey afia n'azu Umu amagu makwa ife an'alu Mana kupulu mu maka mpiawa-azu Gbadokwa anya maka mpiawa-azu Eeh heh [Hook] A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole (nwanne) [Verse] Carry your matter ebulu je, ebulu na Maka na olu kuo ekelebe ebulu bia They wish me bad mana ebelebe kwulu fa See I go dey on top like a ceiling fan Shey you remember when you jonce me Nsigi nwanne n'igbuo muo What my nigga no dey post me I tell you nwanne n'iko muo [Pre-Hook] Even if I no get kobo Abobi ga na etsi mbombo 'Cause me I no wan see sorrow I prefer make I rise solo You say anywhere we dey afia n'azu Umu amagu makwa ife an'alu Mana kupulu mu maka mpiawa-azu Gbadokwa anya maka mpiawa-azu Eeh heh [Hook] A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole (nwanne) Nwanne A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole (nwanne) [Post-Hook] Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu [Verse] Wah Now they tell me Phyno talk that talk Nsi ya hapu When I'm eating I don't talk that much Nwa ejim olu n'onu I don't care If you call that bluff I go for mine enwe rom reason To hustle backwards Dreams of getting a crib for my mama Now she got two Ndi ala kporo m nwa nsi See the bewast I turned to Too much money agugidegom Till hands turn blue M London, Paris, umu nnunu a sim Bonjour [Pre-Hook] Imana muna chineke ama nkewa Oku di mu n'isi up nepa See I'm minding my biz Nigga I'm chilling Men n'akokwa too munwa n'esewa Mana ikwueri chaa iga-amakwa na mmbu oga Nwa sit down be humble you too buga No dey rush No dey gidigidi maka-anu gba oke oso Anyi egosi ya ife anyi bu bia Even if I no get kobo Abobi ga na eti mbombo 'Cause me I no wan see sorrow I prefer make I rise solo You say anywhere we dey afia n'azu Umu amagu makwa ife an'alu Mana kupulu mu maka mpiawa-azu Gbadokwa anya maka mpiawa-azu Eeh heh [Hook] A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba You must kwere (nwanne) A n'abala-agu mba A n'abala-agu mba Na mu e tole(nwanne) [Outro] Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu Uma amagu makwa ife-an'alu Umu nnunu mawka ife an'alu Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Phyno