Nnunu

Lyrics
[Intro] Penthauze [Verse 1: Phyno] Heh! Shawty, you feeling me? Haa! Mua na feel pia (true) Mana asa o bula ga emere m mentere Mua ga free pia And I bia gosie go na enwe power Anyi ga egree pu ya (true) Lekwa men fancha bukwa my men Anyi ga erecha kwa! [Pre-Chorus 1: Phyno] Abata ram club, haa N'acho better girl, haa M fuu a better girl, o sie m Phyno, change your channel Ihe ibu n'ukwu bu kwa ebelebe Ima na nwata bu elenene When she put it on me and she grind it mеre ihe m jigedе ya ka u bu edemede Nwata n'ato kwa m biri biri And men jikwa change kiri kiri Biko hapu munu bia gwanu nwata ihe m ji food eme nini, ehn [Chorus: Stormrex, Phyno] Oh, no need to, no need to wait o, oga wait o (Otua) Oh, show me, oh, show me your face o, I dey wait o Nwa mbadaba (Ele) Isi mbadaba (Ele) Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (Otua) Ukwu mbadaba (Ele) Unu di mbadaba (Ele) Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (Ha) [Post-Chorus: Phyno] Ima zie kwa na chicks yakpa (umu nnunu) Ima na nkem ato ka (umu nnunu) Ngwa gwanu amaka (umu nnunu) O bu ocha ka o maka (umu nnunu) Ikenna kuga large (onye nnunu) Uchenna taaga cash (onye nnunu) Nnanna yee to match (onye nnunu) Phyno nwa a mama (eze nnunu) Etewe, etewe, etewe, nwata etewe Sempe, sempe, (otua!) sempewe ngwa, sempe Tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa Kuni cho wa, kuni cho wa, takasiwa, takasiwa (eze nnunu) [Verse 2: Phyno] Nnunu macha rikwa, ahn, anyi ka puru ya (true) O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya (true) O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya [Pre-Chorus 2: Phyno] Abata ram club, haa N'acho my bonus, heh M nwe fuu a better girl, o sie mu Phyno, change your focus Ihe ibu n'ukwu bu kwa ebelebe Ima na nwata bu elenene When she put it on me and she grind it mere ihe m jigede ya ka u bu edemede Nwata n'ato kwa m biri biri And men jikwa change kiri kiri Biko hapu munu bia gwanu nwata ihe m ji food eme nini, ehn [Chorus: Stormrex, Phyno] Oh, no need to, no need to wait o, oga wait o (Otua) Oh, show me, oh, show me your face o, I dey wait o Nwa mbadaba (Ele) Isi mbadaba (Ele) Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (Otua) Ukwu mbadaba (Ele) Unu di mbadaba (Ele) Ima zie kwa so ihe n'adi gi mma bu ihe mbadaba (Ha) [Post-Chorus: Phyno] Ima kwa na chicks yakpa (umu nnunu) Ima na nkem ato ka (umu nnunu) Ngwa gwanu amaka (umu nnunu) O bu ocha ka o maka (umu nnunu) Ikenna kuga large (onye nnunu) Uchenna taaga cash (onye nnunu) Nnanna yee to match (onye nnunu) Phyno nwa a mama (eze nnunu) Etewe, etewe, etewe, nwata etewe Sempe, sempe, (otua!) sempewe ngwa, sempe Tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa, tekasiwa Kuni cho wa, kuni cho wa, okasiwa, okasiwa (eze nnunu) [Outro] Kedu maka pino pino (umu nnunu) Storm nwa baby (umu nnunu) JB nwa lady (umu nnunu) Onyeke ibu kwa ya (umu nnunu) Bond nwa mama (onye nnunu) Fatboy nwa (onye nnunu) Mufasa nwa (onye nnunu) Flavour nwa mama (eze nnunu) Aru m choro nnunu (umu nnunu) My body wants nnunu (umu nnunu) Fine girls bu so nnunu ima ojike bukwa nnunu (umu nnunu) Chilaku choro nnunu (onye nnunu) Oloye choro nnunu (onye nnunu) Hi brand choro nnunu (onye nnunu) Ma osama choro nnunu (eze nnunu) Heh A fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa Major Bangz okwa ina ku beat na eri kwa nnunu
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Phyno
- Stormrex