Omeiheoma

Album cover art for "Omeiheoma" by Flavour

Flavour - Pop

Omeiheoma

0 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

Ome ihe oma ka obu Ome ihe ukwu ka obu Chukwuoma ka obu Ekwu eme ka obu Onwere ihe oma ona eme n'uwa nye ya ekene Maka na ekene ya na nke Omere Omekwa ya ozo Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya Papa, ome ihe ukwu ka obu Onwere ihe oma ona eme n'uwa nye ya ekene Maka na ekene ya na nke Omere Omekwa ya ozo Na imе onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya Papa Ome ihe ukwu ka obu

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour