Dance

Album cover art for "Dance" by KCee & Phyno

KCee & Phyno - Rap, Pop

Dance

1 Plays

Duration: 3:13

Lyrics

Language:

[Intro] It's Mystro on the beat, baby [Hook: KCee] Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na [Chorus: KCee] Ngwa k'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa bulitewa ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya K'anyi tewe K'anyi tewe [Verse 1: KCee] Ada no n'otu ebe Ekirikwe mmawu Ndi nochi, ndi nakwa Ndi ozokwa n'egwu Ada no n'otu ebe Ekirikwe mmawu He he he eh Mete onye di nma eyi Eh eh mete onye di nma eyi oh Oh mete onye di nma Ine me onyi, mete onye di nma Maka onunu Ine me onyi, mete onye di nma Ine me onyi, mete onye di nma Maka onunu [Chorus: KCee] Ngwa k'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa bulitewa ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya K'anyi tewe K'anyi tewe [Verse 2: Phyno] Achalu ugo nwanyi bia butu ukwu Na mga gbo gi ego And igbalum ofuma mguoligi ewu Okwa otokeneze nwa darim enu Adarim enu Mana ibu onum Mga rigi enu Ngwakam gwakagi na mge gbugi egbu Isi ima flavour mana imaro na mma chinedu Okwa ikane kwu kam gozi gi udi mma anyi ne bu And anyi kpacha nko oburo onu Hapu nneku neku Nwa idi ukene Irudu edu ka ubelu Oya melu boys di ngi kele Ne negi ki egbene Ofodi de bu ke plate Anya Soli gi afele Anya soli gi afele Ife anyi ga kpelu gi ekpele Anyi angwalugi mbacha Gwam ana laya na meni Iwala melum mentene Muwa man melu gi ebele Makana ebe anyi putali ife mebe Mana odili ofele Bia butelum ukwu nwa ada Ni nwe ya baby owelo, ta [Hook: KCee] Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na [Chorus: KCee] Ngwa k'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa bulitewa ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya K'anyi tewe K'anyi tewe Ekene kelerem Chief E-Money Nwata ana onye eze one [Hook: KCee] Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Nwa chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma Onye chi nyelu ukwu bia gbagbe egwu N'ife n'eme na ma Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma [Chorus: KCee] Ngwa k'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa bulitewa ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya K'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya Ngwa k'anyi tewe K'anyi tewe ya Bulitewe ya, k'anyi tewe ya K'anyi tewe K'anyi tewe [Outro] K'anyi tewe K'anyi tewe K'anyi tewe Ife n'eme na ma, ife n'eme na ma

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • KCee
  • Phyno