Umuigbo

Album cover art for "Umuigbo" by Flavour & Biggie Igba

Flavour & Biggie Igba - Pop

Umuigbo

1 Plays

View Album

Lyrics

Anywhere you go oo, anywhere you goo If you no see �gb� man, nwanne g� b�chaa (Ayamma mma) B�chapu �s� na �b� ah� l'�lu ele (Ayamma mma) Lachapu �s� na �b� ah� tiri eti (Ayamma mma) Obodo s�r� ike ka nd� �gb� n�-abanye (Ayamma mma) Ha banye �b� ah� h� ebulu ike wee p�ta (Ayamma mma) Ugochukwu nyere any� nyawa k'anyi ji aga n� (Ayamma mma) Iyooko iyoo oko oko �m� �gb� nile, �m� �gb� nile Let's come together n'anyi ncha b� ofu Chukwu b� ike any� o, chukwu b� ike any� o Chukwu b� ike any� o, nyawa k'anyi ji aga Ka m'naba n'ala �gb� �b� ah� amulu m� I nee m anya n'ukwu na ife m� yiri b� Aba Innoson Group motor k� � na-aluzi Made in Nnewi nyanwa ka m na-ach� n� Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi Ak� l�� uno amalu n� �b� o si bido Makana Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see �gb� man Nwanne gi b�chaa Chukwu b� ike any� o Chukwu b� ike any� o Chukwu b� ike any� o nyawa k'anyi ji aga � g�n� d� m�r�, na-any� ad� emezi nwanne � g�n� d� m�r�, as�s� any� ji �l� �nye �gb� m�ta nwa nuu, osubalu ya oyibo Oyibo amaka man� oburo as�s� any� o Ijel5 be any� � ya k� i na-eme 5 Biggie nwanne m, �gb� b� �gb� any� ekulie �m� �gb� nile, �m� �gb� nile Let's come together n'anyi ncha b� ofu Chukwu b� ike any� o Chukwu b� ike any� o Chukwu b� ike any� o, nyawa k'anyi ji aga Alili eligbuo m� ndi be any� e gburu n'agha a Akpata oyi na aw� m� nyawa ka m ji ebezi They rape our womenu nya k� m ji etizi They starve our children nya ka' m ji ebezi Nnamdi Kalu, nwanne ji s'ike Emee �l�, mee �l� n� uche Chukwu ga-emelili �m� �gb� nile, �m� �gb� nile Let's come together n'anyi ncha b� ofu Maka n� anywhere you go oo Anywhere you go oo If you no see �gb� man nwanne gi b�chaa B�chapu �s� na �b� ah� l'�lu ele Lachapu �s� na �b� ah� tiri eti �m� �gb� na-agba mb� n� nya k'anyi na-ekwu n� Aj� mm�� n� Aj� mmad� fa na-eme n� nk�t� Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga Maka n� Chukwu b� �ke any� o Chukwu b� �ke any� o Chukwu b� �ke any� o nyawa k'anyi ji aga Genevieve nwa na nd� �gb� ji g� aba Ijele nwanne na nd� �gb� ji g� aga Ogadagidi be anyi na nd� �gb� ji g� aba Chimamanda Adichie na nd� �gb� ji g� aba Bangladesh ka nd� �gb� na-etipado Obi na South n� nd� �gb� ji g� ekw� Iyookoko iyookoko m na-ak� kwa Mix Monster Iyo m iyo m iyoo koko

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour