Show Off

Lyrics
Lechaba, na oo Chi nyelu gi Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Lechaba, na oo Chi nyelu gi Asa m, lechaba na oo Chi nyelụ gị Adaure, nnwa di mma Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Ojiugo, uso nnwa Uso m, lechaba na oo Chi nyelu gi Mmiri maru ugo, asago ugo aru Anya fulu ugo, eh, na-agbanu ugo nkili Chai, eziokwu, baby na i maru mma na-ese okwu Uyo m, mamara m mma, nwaanyi ri mma Nne m, ife nke a asogbue m oh Adaure, nnwa di mma Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Ojiugo, uso nnwa Uso m, lechaba na oo Chi nyelu gi Loolo 1, nnukwu nwaanyi Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Onwa na-etili ora, my sunshine oh Nne m, lechaba na oo Chi nyelu gi Ngala nnwa, eh eeyi, lechaba, Chi nyelu gi eh Ibobo nnwa, ewei, lechaba na Chi nyelu gi eh Nnwa na i nwеlu ya, ya ka i na-eme (Meekwa na Chi nyelu gi еh) Kpudebe m nso nu, susue m onu, iyee Ife nkili, kedu ncha i ji asa aru? Ife nkili eh, gwanu m ncha i ji asa aru Uyo m, mamara m mma, nwaanyi ri mma Nne m, ife nke a asogbue m ee Adaure, nnwa di mma Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Ojiugo, uso nnwa Uso m, lechaba na oo Chi nyelu gi Odibeeze, ife nkili oh Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi She dress comot oh, men agbaghalịba Asa m, lechaba na oo Chi nyelu gi Lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelu gi eh eh Daada lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelu gi eh eh Daada lechaba oo, lechaba oo, asa m lechaba na Chi nyelu gi
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Flavour