Oringo

Lyrics
[Intro] Ay let me tell you, I'm an international man Men I got my passport Kedu ebe a na eti ife a... [Verse - 1] A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na China I na n'iyi na aso ncha nwanne m Ife oringo na aso a diro adi (Oringo gbukwe gi) [Chorus] America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Port-Harcourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso Ife oringo na aso... Oringo [Verse - 2] Oringo na agwo oria Oringo na achunu hypertension I di high o butuo your BP Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi Ka anyi nwebe anuli eee Everyday I'm looking so fresh and young Ka anyi kwoba ibonki eee Taaba nu Ife Onye iberibe ka onye nwuru anwu [Chorus] America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Port-Harcourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo [Verse - 3] Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo Kedu ife m mere eji akpuru m n'onu ooo (iye) Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (iye) Okwa mu na egonye onwe m mmanya Okwa mu na akponye onwe m nwa Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru Okwa mmadu ka a na ya ogini na afio Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma [Chorus] America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Port-Harcourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo [Verse - 4] Emmanuel bee anyi oo odogwu Ife oringo mere gi diri Chukwu Benard bee anyi oo bu mmanwu Ife oringo mere gi diri Chukwu A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na Malaysia I na n'iyi na aso ncha nwanne m Ife oringo na aso a diro adi [Bridge] Miami nile... Oringo Vegas nile... Oringo New York nwa... Oringo South Africa... Oringo Dubai nile... Oringo Ebe obula nile... Oringo A na akwo o na aso. Oringo Ife oringo na aso... Oringo [Chorus] America nile... Oringo Europe nile... Oringo Lagos nile... Oringo Enugu nile... Oringo Port-Harcourt nile... Oringo Ala owerri nile... Oringo A na akwo o na aso... Oringo Ife oringo na aso... Oringo [Outro] Ay let me tell you, I'm an international man Men I got my passport Kedu ebe a na eti ife a
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Flavour