Nwata

Lyrics
[Intro] Eh, naganow What's up Oh, naganow [Chorus] Unu afula nwata n'amabguola onwe ya Unu afula nwata n'amabguola onwe ya Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o) Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o) Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o (Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o) [Verse 1] Nwata biko bianeke soromu k'anyi nawazia Nwata biko biakene soromu k'an kubazia Ife nsonye, ife nsonyе, ife nsonye Soriwe sonyе Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye Soriwe sonye (What's up) Naganow, oh, naganow [Chorus] Unu afula nwata n'amabguola onwe ya Unu afula nwata n'amabguola onwe ya Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya Unu afula nwata nu eh, nwata na n'amabguola onwe ya Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o) Agam akporo nwata nu nawa na bem o (bem o) Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o Agam akporo nwata nu eh, kporo ya nawa na bem o Ofoduzie n'imalu ko si eme, ofoduzie n'imalu ko si eje Ofoduzie n'imalu ife ona lu, ofoduzie n'imalu ko si aku Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o (Maka na mama mu gwaramu si n'ezigbo agwa bu mma nwanyi o) [Verse 2] Nwata biko bianeke soromu k'anyi nawazia Nwata biko biakene soromu k'an kubazia Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye Soriwe sonye Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye Soriwe sonye Ife ntiye, ife ntiye, ite ntiye Nti ntinye Ife nduri, ife nduri, ife nduri Ndu nduri Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye Soriwe sonye Ife nwonye, ife nwonye, ife nwonye Soriwe sonye Ife ntiye, ife ntiye, ite ntiye Nti ntinye Ife nduri, ife nduri, ife nduri Ndu nduri
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Flavour