N’abania

Flavour & Mr. Raw - Pop, Highlife
N’abania
0 Plays
Lyrics
[Intro: Flavour] Okwa n'abania Ka ife nine ga eme, n'abania Okwa n'abania Ka ife nine ga eme, n'abania Okwa n'abania Ka ife nine ga eme, n'abania Okwa n'abania Ka ife nine ga eme, n'abania [Verse 1: Flavour] Make you no dey frown Today is a happy day Just relax yourself o As you go dey party All night long Omalicha nwa di mma Nyem obi gi Okwa n'abania? Ka ife nine ga eme [Pre-Chorus: Flavour] Ife nke a asogbu onwe ya Ra mmanya Taba ife Nwebe anwuli Oringa towam isi Isi a yefe Na atakwa ya ife N'abania! [Chorus: Flavour] Onwelo ife n'eme, ife nine ga emе Okwa n'abania, oh, oh, oh Imana okwa n'abania, ife nine ga emе Okwa n'abania, oh, oh, oh [Verse 2: Flavour] All work and no play E dey make me a dull boy Okwa n'abania? Anu na ngwo Maka nkwu n'abia Draw nearer to me Make I dey feel you Make we do something Make we jolly dey go [Pre-Chorus: Flavour] Ife nke a asogbu onwe ya Ra mmanya (ra mmanya) Taba ife Nwebe anwuli Oringa towam isi Isi a yefe Na atakwa ya ife N'abania! [Chorus: Flavour, Mr Raw] Onwelo ife n'eme (yeah, uh), ife nine ga eme Okwa n'abania, oh, oh, oh Imana okwa n'abania (n'abania), ife nine ga eme (ife nine ga eme) Okwa n'abania, oh, oh, oh [Verse 3: Mr Raw] Ife afu ga eme echi Ya mee n'abania Anyi ga na atakwanu ife With umu nwanyi a E na echegbu onwe gi maka ihe nke uwaa Na you I dey talk to, yes, o gi nwa Why you de frown dey bone, my brother, God dey Biko gba nkiti, just kunie n'oche First things first, yes, in God we trust Left for me, you don't have a choice, it's a must Okwa n'abania, ife nile ga eme Gwa di girl na your Jeep di na border seme Onwe Raw, ana aru ya aru n'Enugu Nwanne mepe anya, e bu di kwa nu mugu? Yes, o mua, Dat Nigga Raw Biko egbuzina oge na time adiro Onye aghogburu ka agba, abi? Abeg, Flavour, do the thing wey you sabi (Ehn) [Chorus: Flavour, Mr Raw] Onwelo ife n'eme, ife nine ga eme (ehn) Okwa n'abania, oh, woah oh (n'abania) Imana okwa n'abania, ife nine ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh [Bridge: Flavour] Kponkpoto, kponkpo Kporokoto, kponkpo Kponkpoto, kponkpo Kporokoto, kponkpo Kpakurukpa, kpakurukpa Kpakurukpa, kponkpo Ojori kpoko, udu nma baby Achurulege, kpomkpo [Chorus: Flavour] Onwelo ife n'eme, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh Imana okwa n'abania, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh Onwelo ife n'eme, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh Imana okwa n'abania, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh Onwelo ife n'eme, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh Imana okwa n'abania, ife nile ga eme Okwa n'abania, oh, woah oh
Rate this song
0/5.0 - 0 Ratings
Loading comments...
Credits
- Writers
- Flavour
- Mr. Raw