Levels Pro Max

Album cover art for "Levels Pro Max" by Flavour

Flavour - Pop

Levels Pro Max

0 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

I makwa onye i wu? I makwa onye i wu? I makwa onye i wu? I makwa onye i wu? Nwoke na-apu oku Nnwa na-ebe ebe Nwoke oma osiiso Ya na nnwa oma osiiso Na we dey, na we dey, na we dey here Na we dey, na we dey, na we dey here I si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here Mens buzi nnukwu ike, na we dey here Ah eh I fugodi convoy anyi ji wee bata obodo, i nolu ofuma I nwekwaanu choice, ah eh? I fụgodi package anyị ji wee bata obodo, i belu еbelu Security confirmed, i ma na udo na-achinu? I ma na mеns bata obodo, anyi ka fa na-enene? I ma na ndende edee? Ma na mmemme emewe? Abobi nwere omuma eji eri ego, agu ji egbe I makwa onye i wu? Nwoke na-apu oku Factory fitted, full option, double silencer Ife a na-apia bu mpiawa azu nu, double condenser Ife anyi bu bu odogwu odogwu, ike na ebube mmuo nso Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso I makwa onye i wu?

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour