Levels

Album cover art for "Levels" by Flavour

Flavour - Pop, Igbo

Levels

0 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

[Intro] Eehhh nwanne if it's a hit, aka any� d� � Obodo e kwelugo, anyanwu achalugo Any� a putago, ife emewego [Chorus] � makwa onye � wu? � makwa onye � wu? � makwa onye � wu? (Ogini? Ogini?) � makwa onye � wu? (Ogini?) Nwoke na ap� �k� Nwa n'ebe ebe Nwoke oma osiso Ya na nwaoma osiso [Verse 1] Na we dey, na we dey, na we dey here Na we dey, na we dey, na we dey here I si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here Mens bu ku nnukwu ihe, na we dey here [Pre-Chorus] (Ahh-ayy) I fugo di convey anyi ji we bata obodo, i nolu ofuma I nwekwenu choice? (Ahh-ayy) I fugo di package anyi ji we bata obodo, i belu ebelu Security confirm, i ma na udo na achinu I ma na mens bata obodo, anyi ka fa n'enene I ma na ndende edee, i ma na mmemee emewe? (Enyi) Agbobi nwere omume eri eji ego, agu ji egbe [Chorus] � makwa onye � wu? (O kpata o zuo ora) � makwa onye � wu? (Onwa na etiri lora) � makwa onye � wu? (Harvey Don, nwanne) � makwa onye � wu? (O jide onye nwanne ya) Nwoke na ap� �k� (Nwa a na-ayo eze) Nwa n'ebe ebe (E-money, nwoke bu ebube ebube) Nwoke oma osiso (Iyawo na wa na wa) Ya na nwaoma osiso (Ah yee, ah yee, ah yee) [Refrain] Factory fitted, full option, double silencer Ife a na-apia bu m piawa azu nu, double condenser (Ogini?) Ife anyi bu bu odogwu, odogwu, ike na ebube mmuo nso Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso Ndi nku, ndi nku (Ndi nku, ndi nku) Ndi ike, ndi ike (Ihula men shiri ike?) Ndi oma, ndi oma (Ndi oma, ndi oma) Ju so ndi a, osiso (Ah yee, ah yee, ah yee) [Verse 2] A na ma nnukwanu ife? A na ma nnukwanu ife? A na ma si kwanu ndo? Okwu abago na ego (Okwu abago na ego) Men na-eme na bundle Fa bialu ka Iziogu Fa na-eme na cash, ufodu na-edezi cheque [Pre-Chorus] (Ahh-ayy) I fugo di convey anyi ji we bata obodo, i nolu ofuma I nwekwenu choice? (Ahh-ayy) I fugo di package anyi ji we bata obodo, i belu ebelu Security confirm, i ma na udo na achinu I ma na mens bata obodo, anyi ka fa n'enene I ma na ndende edee, i ma na mmemee emewe? Agbobi nwere omume eri eji ego, agu ji egbe [Chorus] � makwa onye � wu? (Anderson Obiagwu) � makwa onye � wu? (Aka-ekpuchi onwa n'Igbo) � makwa onye � wu? (Dr. Ezemmuo) � makwa onye � wu? (Nwoke bu ebube ebube) Nwoke na ap� �k� (Legend, nwanne) Nwa n'ebe ebe (Onye mpiawa na azu) Nwoke oma osiso (Omemma na Ojoto) Ya na nwaoma osiso (Ah yee, ah yee, ah yee) [Refrain] Factory fitted, full option, double silencer Ife a na-apia bu m piawa azu nu, double condenser (Ogini?) Ife anyi bu bu odogwu, odogwu, ike na ebube mmuo nso Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso [Outro] Obodo e kwelugo, anyanwu achalugo Any� a putago, ife emewego � makwa onye � wu?

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour