Igbo Amaka

Album cover art for "Igbo Amaka" by Flavour

Flavour - Pop

Igbo Amaka

2 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

Masterkraft on the beat, go Ifu zie'm kpo nu mu onyi Igbo Maka n'abum onyi igbo Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka If you see me, callu me onyi igbo Maka n'abum onyi igbo Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka Anywhere I enter, they callu me onyi igbo Maka n'abum onyi igbo Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka All over the world, they callu me onyi igbo Maka n'abum onyi igbo Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka Ndi Igbo ne dozi Obodo Ndi Igbo ne mepe obodo Ndi Igbo na hazi obodo Ndi Igbo ne me ofu ma Ndi Igbo nno nime afia Ndi Igbo nno diaspora Ndi Igbo nno entertainment Ndi Igbo nno government Anyi ne me ife silike Anyi ne me ife kalaka Anywhere you enter we they there (na we dey here) I waka I never see, beautiful people oo oo oo Igbo amaka heh, a'bum onyi Igbo

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour