Ifem N’eli

Album cover art for "Ifem N’eli" by Flavour

Flavour - Pop, Highlife

Ifem N’eli

0 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

[Intro] Oyonima! Okay Oyonima, hey hey, aha! Hey, okay Oyonima! Hey, okay Oyonima! [Verse 1] Otu nwatakiri nwayi oma ri mma Eme dala mu obi m o (Chai) Otu nwatakiri nwayi oma ri mma Eme dala mu obi m a (Ewww) Nwata bu ifem n'eli o Obu ife m na like (Nwa Nwa) Nekele mkpuru iru ya I nekene mkpuru obi ya o Nwata bu doctor's prescription 3 times in a day (vitamin syrup) Baby baby baby o, ibu ifem n'eli (o ko ome) Nwanyi nwata missi ibu ifem na like Number 1 bu kwa n'ijulu ejunu (uju nwa) Ihem n'eri Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini di) Ibu ifem n'eli o Nkele bu ihem n'eri o Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri o Dis girl vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu nwayi o Nwata vu ihem n'eli [Verse 2] O bu na agwaroghi iyamaro Na m likiri gi (Chai) O bu na agwaroghi iyamaro Na mu fuluyi n'anya (Ooo) Ngwa nee nu mu anya na mkpulu anya muo Ife nkena okwa ifunanya (Ok) Iputakwa guys agbaghariwa Hancha bu ndi mgbachiaka Iputakwa guys etikeshiwe Hancha bu ndi ekwulekwu [Chorus] Baby baby baby o, ibu ifem n'eli (My spec) Nwanyi nwata missi ibu ifem na like Number 1 bu kwa n'ijulu ejunu (uju nwa) Ihem n'eri Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini di) Ibu ifem n'eli o Nkele bu ihem n'eri o Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri o Dis girl vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu nwayi o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu nwayi o Nwata vu ihem n'eli Nkele bu ihem n'eri o Nwata nwanyi vu ihem n'eri O bu ihem n'eri o Dis girl vu ihem n'eri Elewe ukwu egbu nwatakiri o Nwata vu ihem n'eli Elewe ukwu egbu nwayi o Nwata vu ihem n'eli [Outro] Number 1 bu kwa n'ijulu eju nu Ihem n'eli (O ko me) Number 2 buzikwa n'idi okene Ihem n'eli Number 3 buzikwa na inwelu fine shape (Ukwu nwelu nti) Ihem n'eli Number 4 buzikwa n'idinu ocha nu (Nwanyi ocha) Ihem n'eli Ima number 5 bu n'ebu edegede ife nu Ihem n'eli (Orobokibo) Nwa nwa Ihem n'eli Ukwu nwelu nti Ihem n'eli Ojalikpokpo Ihem n'eli 3 times in a day, something sumptious

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour