Daberechi

Album cover art for "Daberechi" by Flavour

Flavour - Pop

Daberechi

0 Plays

View Artist

Lyrics

I live my life for You I give it all to You Agụ na-eche mba Na You dey fight all my battles for me Lord, I live my life for You I'll never be put to shame Dabere Chineke Lord, I put my trust in You Iyee iyee iyee iyee Ah eh Chineke nke igwe Ah eh Nna chụba fa Ah eh Chụba ndị na-achụ anyị Ah eh Busobe ha agha Ah eh Ike ama ngwụ anyị Ah eh Dabere Chineke Lord, I put my trust in You Beginning and the ending Alpha Omega Onye e ji abaa Chi m bụ oshimiri ataata Ị marala na Chineke anyị dị ebube? Agịdịgba agịdịgba Ihe O kwere na nkwa, Ọ ga-emezu Na You dey fight all my battles for me Lord, I live my life for You I'll never be put to shame Dabere Chineke Lord, I put my trust in You Iyee iyee iyee iyee Ah eh Chineke nke igwe Ah eh Nna chụba fa Ah eh Chụba ndị na-achụ anyị Ah eh Busobe ha agha Ah eh Ike ama ngwụ anyị Ah eh Dabere Chineke Lord, I put my trust in You Iyee iyee iyee iyee Ah eh Chineke nke igwe Ah eh Nna chụba fa Ah eh Chụba ndị na-achụ anyị Ah eh Busobe ha agha Ah eh Ike ama ngwụ anyị Ah eh Dabere Chineke Lord, I put my trust in You

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour