Chewe Kwem

Album cover art for "Chewe Kwem" by Flavour

Flavour - Pop, Highlife

Chewe Kwem

2 Plays

View Artist

Lyrics

Language:

[Intro] Ajarịkpọkpọ Jesus! Ajarịkpọkpọ Hey hey! [Verse 1] Jesus mụ o, ana m ekelekwe gị Obinigwe, ana m aja gị mma oo (Ọyọlịma) I wee nesie m anya, Ị na-agọzikwe mụ (Chai) I wee nesie m anya n'enu ụwa, fichaa m anya mmiri o (Chei) Abụ m onye ee iji fụ m n'anya? (Chei) No be say I too sharp o, Ị na-enyelụ m aka nụ (Chai) Ife ọbụla mụ etinyenụụ aka, ọ na-agakwarụ m werere (Ọyọlịma) Some people dem no like am, they come dey jealous me [Chorus] Chewe kwem o, Jesus mụ o Anọkwa m gị n'aka o Chewе kwem oo, Jesus mụ o Arapụkwala m o Chewе kwem o (Hey-hey-hey-hey-hey-hey-hey!) Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Arapụkwala m o Chewe kwem o Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Chewe mo, chewe mo, chewe mo [Verse 2] Ife mụ emenaa oo, a na-ekwutọ, fa ya ekwulịlị Ife mụ emenaa oo, a na-asịtọ, fa ya asịlịlị (Ọyọlịma) Fa ya na-akọtọ, na-ekwutọ, na-asịtọ, ndị ilo Ojemba enwe ilo, Chukwu na-edu m, ọ gịnịdị? Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie mama mụ (Chai) Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie papa mụ O buliwo m elu o (Chai), Jesus agọzie ụmụnne mụ o O nara ekele, nara otuto, Jesus onye ndu o [Chorus] Chewe kwem o, Jesus mụ o (Jesus!) Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem oo, Jesus mụ o (Jesus!) Arapụkwala m o Chewe kwem o (Jesus!) Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Arapụkwala m o (Jesus!) Chewe kwem o (Ha, hey-hey) Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Chewe mo, chewe mo, chewe mo [Verse 3] Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Waga G Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Jackson Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Oloye Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Emeka Offor Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie ọgọ m nwaanyị Jesus apaliwo m elu o, Jesus agọzienụ nne mụrụ m o [Chorus] Chewe kwem o, Jesus mụ o Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o, Jesus mụ o Arapụkwala m o Chewe kwem o (Jesus) Chewe kwem o (Oyolima!) Chewe kwem o (Hey-hey, Jesus) Chewe kwem o Chewe kwem o Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Arapụkwala m o Chewe kwem o Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Arapụkwala m o Chewe kwem o Anọkwa m gị n'aka o Chewe kwem o Arapụkwala m o Chewe kwem o

Rate this song

Rate this song

0/5.0 - 0 Ratings

5
0.0% (0)
4
0.0% (0)
3
0.0% (0)
2
0.0% (0)
1
0.0% (0)

Loading comments...

Credits

Writers
  • Flavour